Translations

LinguaLibre:Stats/13/ig

A mara ọkwa Lingua Libre Alpha na Ọgọst 2018. Ka ọ na-erule Eprel 2019, LiLi ruru 100,000 ọdịyo audios na asụsụ 46 ekele maka ndị na-ekwu okwu 128 dị iche iche, 200,000 ndekọ (asụsụ 82, 268 ndị na-ekwu okwu) na Jenụwarị 2020; Ihe ndekọ 500,000 (asụsụ 120, ndị na-ekwu okwu 538) na June 2021 yana ndekọ 1,000,000 (asụsụ 200, ndị na-asụ 1400) na Ọktoba 2023.