LinguaLibre
Difference between revisions of "Main Page/text/ig"
< LinguaLibre:Main Page
(Added content in Igbo) |
(Updating to match new version of source page) |
||
(4 intermediate revisions by the same user not shown) |
Latest revision as of 16:30, 19 June 2023
Nnọọ na akọrọngwa Lingua Libre, nsonye mkpọputa okwu nke oba akwụkwọ nke ndị Wikimedia obodo France
Were olu gị kwupụta òtù esi akpọ mkpụrụokwu, òtù esi ekwu okwu dị nkenke nakwa òtù esi atụ̀ ilu n’asụsụ obodo gị, ka i si ụzọ dị òtù a mee ka ọ̀dị̀-ichè dịka àkwá dị okeọnụ e ji mara asụsụ dị ichè ichè ghara ịkụwa.
Ị ga-etinye ụtụ nke gị n’imepụta ihe a na-ege na ntị na ndị a na-ele ele pụrụ ichè n’asụsụ dị ichè ichè. Ka ị na-eme nke a, ị na-eme ka asụsụ obodo gị pụta ìhè ma nwee ume n’ụzọ kawanye mma.
Gị na ndị ọzọ nọ n’ebe dị ichè ichè n’ụwa ga na-emekọrịta n’ịhụ na olu mbà, iji aka ekwu okwu, nakwa asụsụ ndị na-asụ ha dị olenole dịịrị ndị nwe ha.
Mkpụrụokwu, okwu ndị dị nkenke na egwu ekpokọtara n’ebe a ga-enye aka mee ka Wikipidia, Wikshọnarị na ọrụ ndị ọzọ Wikimedia na-arụ kara mma. Ha ga-enyekwara ndị ọkachamara aka n’ịrụ ọrụ ha Ekele dịrị gị.
Site n'asụsụ anyị na-asụ, a ga-alụ olu ndị nwụgoro anwụ
– Vassilis Alexakis
- Atikamekw
- Catalan
- French
- Swahili
- Asụsụ Afrikaans
- Asụsụ ndị Korea
- Asụsụ Odia
- Nakwa asụsụ ndị ọzọ karịrị otù narị