Translations

Help:Create your own lists/1/ig

Revision as of 17:02, 11 October 2023 by KingVik Planet (talk | contribs) (Created page with "RecordWizard na-enye onye ọ bụla ohere ibubata okwu ka ọ dekọọ site na ndetu okwu dị ugbua. Ndepụta ndị ahụ bụ ibe wiki echekwara na ''Ndepụta'' aha oghe...")
(diff) ← Older revision | Latest revision (diff) | Newer revision → (diff)

RecordWizard na-enye onye ọ bụla ohere ibubata okwu ka ọ dekọọ site na ndetu okwu dị ugbua. Ndepụta ndị ahụ bụ ibe wiki echekwara na Ndepụta aha oghere. Yabụ, onye ntinye aka ọ bụla abanyela nwere ike mepụta ndepụta nke ya ma ọ bụ dezie nke dị adị.